NDI ROM 14:10,12
NDI ROM 14:10 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ma gị onwe gị, gịnị mere i ji ekpe nwanna gị ikpe? Gịnị mekwara i ji eleda ya anya? Nʼihi na anyị niile ga-eguzo nʼotu nʼotu nʼihu oche ikpe Chineke.
Kesaa
Gụọ NDI ROM 14Ndị Rom 14:12 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
E, anyị niile nʼotu nʼotu ga-aza ajụjụ banyere ndụ anyị nʼihu Chineke.
Kesaa
Gụọ NDI ROM 14