NDI ROM 13:5 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 13:5 IGBOB (Bible Nso)
N'ihi ya ọ di nkpà ido onwe-unu n'okpuru ya, ọ bughi nání n'ihi iwe ahu, kama ọ bu kwa n'ihi akọ-na-uche.
Kekọrịta
NDI ROM 13 IGBOBNDI ROM 13:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere unu kwesiri irubere ndị na-achị achị isi, ọ bụghị naanị maka ahụhụ dịrị ndị nnupu isi, kama nʼihi akọnuche.
Kekọrịta
NDI ROM 13 BIU