Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

NDI ROM 13:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI ROM 13:3 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi na ndi-isi abughi ihe-egwu n'ebe ezi ọlu di, kama n'ebe ọlu ọjọ di. Ma ì chọghi ka i tua egwu onye ahu nāchi isi? nēme ezi ihe, i gēnwe kwa otuto site n'aka ya

Kekọrịta
NDI ROM 13 IGBOB

NDI ROM 13:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ndị na-eme ezi ihe anaghị atụ egwu ndị nọ nʼọchịchị, kama ndị na-atụ ha egwu bụ ndị na-eme ihe ọjọọ, ya mere ọ bụrụ na ị chọghị ịtụ ndị na-achị achị egwu, mee ihe dị mma, ha ga-etokwa gị.

Kekọrịta
NDI ROM 13 BIU