NDI ROM 12:5-6
NDI ROM 12:5-6 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
nʼotu aka ahụ, nʼime Kraịst anyị bụ otu, nʼagbanyeghị na anyị bụ akụkụ dị iche iche nke otu anụ ahụ. E jikọtara anyị niile nʼotu nʼotu nye ibe anyị. Anyị nwere onyinye dị iche iche nke e sitere nʼamara nye anyị, ọ bụrụ na onye ọbụla nwere onyinye ibu amụma, ya buo ya dịka okwukwe o nwere ha.
Kesaa
Gụọ NDI ROM 12