NDI ROM 12:14-15
NDI ROM 12:14-15 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Gọzienụ ndị na-akpagbu unu, gọzienụ ha, unu abụkwala ha ọnụ. Mgbe ndị ọzọ na-aṅụrị ọṅụ, soronụ ha ṅụrịa ọṅụ. Mgbe ha nọ nʼiru ụjụ, soronụ ha ruo ụjụ.
Kesaa
Gụọ NDI ROM 12