NDI ROM 11:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 11:9 IGBOB (Bible Nso)
Devid nāsi kwa, Ka table-ha ghọ ib͕udu, na ihe eji achu ha ntà, Na ọnyà, na ihe-nnyeghachi n'ebe ha nọ
Kekọrịta
NDI ROM 11 IGBOBNDI ROM 11:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Devid kwukwara, “Ka tebul ha ghọọrọ ha igbudu na ọnya, ha bụrụkwa ihe ịsọ ngọngọ na ntaramahụhụ nye ha.
Kekọrịta
NDI ROM 11 BIU