Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

NDI ROM 11:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI ROM 11:8 IGBOB (Bible Nso)

dika edeworo ya n'akwukwọ nsọ, si, Chineke nyere ha mọ nke oké ura, anya ighara ihu uzọ, na nti ighara inu ihe, rue ubọchi ta.

Kekọrịta
NDI ROM 11 IGBOB

NDI ROM 11:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Dịka e dere ya, “Chineke nyere ha mmụọ na-eme mmadụ iberiibe. O nyela ha anya nke ha na-ejighị ahụ ụzọ, nyekwa ha ntị nke ha na-ejighị anụ ihe; o mere nke a ruo taa.”

Kekọrịta
NDI ROM 11 BIU