Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

NDI ROM 11:5 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI ROM 11:5 IGBOB (Bible Nso)

Ya mere otú a n'oge di ub͕u a ndi fọduru aputawo kwa dika nrọputa nke amara si di.

Kekọrịta
NDI ROM 11 IGBOB

NDI ROM 11:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Otu a ka ọ dịkwa nʼoge dị ugbu a, a họrọla mmadụ ole na ole site nʼamara ya.

Kekọrịta
NDI ROM 11 BIU