NDI ROM 11:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 11:4 IGBOB (Bible Nso)
Ma gini ka ndum-ọdu Chineke nāgwa Ya? Arapurum nye Onwem nnù ndikom iri-na-asa na ọgu iri, madu ndi ọ dighi mb͕e ha b͕uru ikperè nye Beal.
Kesaa
NDI ROM 11 IGBOBNDI ROM 11:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Gịnị bụ ọsịsa Chineke nyere ya? “E nwere m puku mmadụ asaa ọzọ ndị hụrụ m nʼanya, ndị na-egbubeghị ikpere ha nʼala nye Baal.”
Kesaa
NDI ROM 11 BIU