Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

NDI ROM 11:35 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI ROM 11:35 IGBOB (Bible Nso)

ma-ọbu ònye buru uzọ nye Ya, agēnyeghachi kwa ya ọzọ?

NDI ROM 11:35 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Onye burula ụzọ nye Chineke ihe, nke ga-eme ka Chineke kwụghachi ya?”