Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

NDI ROM 11:30 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI ROM 11:30 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi na dika unu onwe-unu nēkweyeghi Chineke n'oge gara aga, ma ub͕u a emere unu ebere n'ekweyeghi-ekweye nke ha

Kekọrịta
NDI ROM 11 IGBOB

NDI ROM 11:30 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Unu onwe unu ndị na-enupuru Chineke isi na mbụ, anatala ebere ya ugbu a, nʼihi nnupu isi ha.

Kekọrịta
NDI ROM 11 BIU