NDI ROM 11:28 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 11:28 IGBOB (Bible Nso)
N'akuku ozi ọma, ha bu ndi-iro n'ihi unu: ma n'akuku nrọputa, ha bu ndi ahuru n'anya n'ihi nna-ayi-hà.
Kekọrịta
NDI ROM 11 IGBOBNDI ROM 11:28 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihe banyere oziọma, ha bụ ndị iro nke Chineke nʼihi unu. Ma a bịa nʼihe gbasara nhọpụta, ha bụ ndị nke a hụrụ nʼanya nʼihi ndị nna nna ha.
Kekọrịta
NDI ROM 11 BIU