NDI ROM 11:12 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 11:12 IGBOB (Bible Nso)
Ma ọ buru na ndahie-ha bu àkù nke uwa, ọ buru kwa na ila-ala-ha bu àkù nke ndi mba ọzọ; òzùzù-ha gēsi aṅa ghara ibu kari àkù-ha nke-uku?
Kekọrịta
NDI ROM 11 IGBOBNDI ROM 11:12 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ọ bụrụ na mmehie ha wetara akụnụba nye ụwa, ọ bụrụkwa na ịbụ ogbenye ha wetara ngọzị nye ndị mba ọzọ, ọ bụ na ngọzị babigara ụba oke agaghị adị mgbe a ga-agụkọta ọnụọgụgụ ha niile?
Kekọrịta
NDI ROM 11 BIU