Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

NDI ROM 11:11 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI ROM 11:11 IGBOB (Bible Nso)

Ya mere m'nāsi, Ọ̀ gābu na ha suru ngọngọ ka ha we da? Chineke ekwela: kama nzọputa sitere na ndahie-ha ru ndi mba ọzọ aka, ka ewe kpasue ha ekworo.

Kekọrịta
NDI ROM 11 IGBOB

NDI ROM 11:11 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ajụjụ ọzọ m na-ajụ bụ nke a: Ọ ga-abụ na ha sụrụ ngọngọ ka ha daa ma ghara ibilite ọzọ? Ọ bụghị otu a! Kama nʼihi mmehie ha, nzọpụta rutere ndị mba ọzọ ka e sitekwa na nke a kpalie ekworo nʼime ụmụ Izrel.

Kekọrịta
NDI ROM 11 BIU