Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

NDI ROM 11:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI ROM 11:1 IGBOB (Bible Nso)

Ya mere asim, Ọ̀ gābu na Chineke nupuru ndi nke Ya? Chineke ekwela. N'ihi na mu onwem bu kwa onye Israel, si na nkpuru Abraham puta, si kwa n'ebo Benjamin puta.

Kekọrịta
NDI ROM 11 IGBOB

NDI ROM 11:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe ahụ a na m ajụ, ọ ga-abụ na Chineke ajụla ndị ya? Mba, nke a apụghị ime, nʼihi na mụ onwe m bụkwa onye Izrel. Abụ m nwa nwa Ebraham, onye si nʼagbụrụ Benjamin pụta.

Kekọrịta
NDI ROM 11 BIU