NDI ROM 10:20 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 10:20 IGBOB (Bible Nso)
Ma Aisaia nwere anya-ike nke-uku, we si, Ndi nāchọghm chọtaram; Ewerem gosi ndi nājughi ajuju n'akam.
Kekọrịta
NDI ROM 10 IGBOBNDI ROM 10:20 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Aịzaya jiri nkwuwa okwu sị, “Ndị chọtara m bụ ndị na-adịghị ajụ ase m, ekpugheere m onwe m nye ndị ahụ na-adịghị ajụ ase m.”
Kekọrịta
NDI ROM 10 BIU