NDI ROM 10:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 10:2 IGBOB (Bible Nso)
N'ihi na anamab͕ara ha àmà na ha nānu ọku n'obi n'ebe Chineke nọ, ma ọ bughi dika nmazu si di.
Kesaa
NDI ROM 10 IGBOBNDI ROM 10:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ana m agba akaebe na ihe banyere Chineke na-anụ ha ọkụ nʼobi nke ukwuu. Kama ịnụ ọkụ nʼobi ha abụghị site na mmazu Chineke.
Kesaa
NDI ROM 10 BIU