Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

NDI ROM 10:18 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI ROM 10:18 IGBOB (Bible Nso)

Ma asim, Ọ̀ gābu na ha anughi? Ha nuru ezie, N'uwa nile ka olu-ha puru jezue, Na nsọtu nile nke elu-uwa dum madu bi ka okwu-ha puwo-kwa-ra jezue.

Kekọrịta
NDI ROM 10 IGBOB

NDI ROM 10:18 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma ana m ajụ, Ọ ga-abụ na ha anụghị? Ha nụrụ ya nʼezie. “Nʼụwa niile ka olu ha pụrụ gazuo, okwu ọnụ ha niile erukwaala nʼebe ụwa sọtụrụ.”

Kekọrịta
NDI ROM 10 BIU