NDI ROM 10:16 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 10:16 IGBOB (Bible Nso)
Ma ọ bughi ha nile ṅara ozi ọma ahu nti. N'ihi na Aisaia nāsi, Onye-nwe-ayi, ònye kwere ihe ayi nuworo?
Kekọrịta
NDI ROM 10 IGBOBNDI ROM 10:16 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ọ bụghị mmadụ niile nabatara oziọma ahụ. Nʼihi na Aịzaya kwuru, “Onyenwe anyị, onye kweere ozi anyị?”
Kekọrịta
NDI ROM 10 BIU