NDI ROM 10:12 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 10:12 IGBOB (Bible Nso)
N'ihi na ọ dighi ihe di iche n'etiti onye-Ju na onye-Grik: n'ihi na otù Onye-nwe-ayi ahu bu Onye-nwe ọra madu, buru kwa Onye nwere àkù ri nne inye ndi nile nākpọku Ya
NDI ROM 10:12 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na o nweghị ihe dị iche nʼetiti onye Juu na onye mba ọzọ, otu Onyenwe anyị ahụ bụ Onye nwe mmadụ niile, ọ na-agọzibigakwa ndị na-akpọku ya oke.