Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

NDI ROM 1:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI ROM 1:8 IGBOB (Bible Nso)

Mbu, anamekele Chinekem ekele site na Jisus Kraist bayere unu nile, na anēkwusa okwukwe-unu n'uwa dum.

Kekọrịta
NDI ROM 1 IGBOB

NDI ROM 1:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Na mbụ, ana m ekele Chineke ekele nʼihi unu niile, site nʼaha Jisọs Kraịst. Nʼihi na a na-ekwusa ihe banyere okwukwe unu nʼụwa niile.

Kekọrịta
NDI ROM 1 BIU