Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

NDI ROM 1:7 - Compare All Versions

NDI ROM 1:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ya bụ, unu ndị Chineke hụrụ nʼanya bi na Rom, ndị ọ kpọrọ ka ha bụrụ ndị nsọ: Ka amara na udo nke sitere na Chineke Nna anyị, na Onyenwe anyị Jisọs Kraịst dịrị unu.

NDI ROM 1:7 IGBOB (Bible Nso)

Pọl nka nēdegara ndi nile nọ na Rom akwukwọ, bú ndi Chineke huru n'anya, ndi akpọrọ ibu ndi nsọ: Amara diri unu na udo nke si n'aka Chineke Nna-ayi na Onye-nwe-ayi Jisus Kraist bia.