NDI ROM 1:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 1:4 IGBOB (Bible Nso)
Onye akaworo ibu Ọkpara Chineke n'ike, dika Mọ nke idi-nsọ si di, site na nbilite-n'ọnwu nke ndi nwuru anwu; bú Jisus Kraist Onye-nwe-ayi
Kekọrịta
NDI ROM 1 IGBOBNDI ROM 1:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye esitere na Mmụọ nke ịdị nsọ họpụta ị bụ Ọkpara Chineke, site nʼike nke mbilite nʼọnwụ, bụ Kraịst Jisọs, Onyenwe anyị.
Kekọrịta
NDI ROM 1 BIU