NDI ROM 1:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 1:3 IGBOB (Bible Nso)
bayere Okpara-Ya, Onye amuru site na nkpuru Devid dika anu-aru si di
Kesaa
NDI ROM 1 IGBOBNDI ROM 1:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Oziọma a metụtara Ọkpara ya, onye bụ nwa Devid site nʼọmụmụ nke anụ ahụ.
Kesaa
NDI ROM 1 BIU