Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

NDI ROM 1:29 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI ROM 1:29 IGBOB (Bible Nso)

ebe ha juputara n'ajọ omume nile, ajọ ọlu, anya-uku, obi ọjọ; juputa kwa n'ekworo, ob͕ub͕u-madu, esem-okwu, aghughọ, uche ọjọ; ndi-ntakwu

Kekọrịta
NDI ROM 1 IGBOB

NDI ROM 1:29 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ha jupụtara nʼajọ omume na mmehie niile, anya ukwu na aghụghọ. Ha jupụtakwara nʼekworo, na igbu mmadụ, na esemokwu, na uche gbagọrọ agbagọ na ịkpọ asị. Ha bụ ndị na-ekwu okwu azụ

Kekọrịta
NDI ROM 1 BIU