NDI ROM 1:26 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 1:26 IGBOB (Bible Nso)
N'ihi nka Chineke rara ha nye n'aka agu ihe-ihere: n'ihi na ndinyom-ha were nwanyi ha bu site n'ọmumu b͕anwere ihe nēmegide ka esi mu ha
Kekọrịta
NDI ROM 1 IGBOBNDI ROM 1:26 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ nke a mere Chineke jiri nyefee ha nʼaka agụụ anụ ahụ nke na-eme ihere. Nʼihi ya, ọ bụladị ndị inyom na ndị inyom ibe ha nọgidere na-enwe mmekọrịta nʼụzọ na-ezighị ezi.
Kekọrịta
NDI ROM 1 BIU