Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

NDI ROM 1:23 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI ROM 1:23 IGBOB (Bible Nso)

we were ebube nke Chineke anāpughi imebi b͕anwere oyiyi nke onyinyo madu apuru imebi, na nke anu-ufe na anu ukwu anọ na ihe nākpu akpu di iche iche.

Kekọrịta
NDI ROM 1 IGBOB

NDI ROM 1:23 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Kama ife Chineke na-adịghị anwụ anwụ ofufe, ha weere otuto ha kwesiri inye ya nye ihe ndị ahụ ha jiri aka ha kpụọ. Ihe ndị a yiri mmadụ na-anwụ anwụ, na nnụnụ, na ụmụ anụmanụ, na ihe na-akpụ akpụ nʼala.

Kekọrịta
NDI ROM 1 BIU