NDI ROM 1:2-4
NDI ROM 1:2-4 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Oziọma a bụ nke ahụ Chineke kwere na nkwa nʼoge gara aga site nʼọnụ ndị amụma ya nke e dere ihe banyere ya nʼakwụkwọ nsọ. Oziọma a metụtara Ọkpara ya, onye bụ nwa Devid site nʼọmụmụ nke anụ ahụ. Onye esitere na Mmụọ nke ịdị nsọ họpụta ị bụ Ọkpara Chineke, site nʼike nke mbilite nʼọnwụ, bụ Kraịst Jisọs, Onyenwe anyị.
Kesaa
Gụọ NDI ROM 1NDI ROM 1:2-4 Bible Nso (IGBOB)
nke O buru uzọ kwere na nkwa site n'ọnu ndi-amuma-Ya n'ihe nile edeworo n'akwukwọ nsọ, bayere Okpara-Ya, Onye amuru site na nkpuru Devid dika anu-aru si di, Onye akaworo ibu Ọkpara Chineke n'ike, dika Mọ nke idi-nsọ si di, site na nbilite-n'ọnwu nke ndi nwuru anwu; bú Jisus Kraist Onye-nwe-ayi
Kesaa
Gụọ NDI ROM 1