NDI ROM 1:19 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 1:19 IGBOB (Bible Nso)
n'ihi na ihe apuru imata bayere Chineke nāputa ìhè nime ha; n'ihi na Chineke mere ka ọ putara ha ìhè.
Kekọrịta
NDI ROM 1 IGBOBNDI ROM 1:19 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na ndị a maara ihe ha kwesiri ịmata banyere Chineke. Ha maara ya nʼihi na Chineke nʼonwe ya emeela ka o doo ha anya.
Kekọrịta
NDI ROM 1 BIU