Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

NDI ROM 1:14 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI ROM 1:14 IGBOB (Bible Nso)

Ejim madu nile ugwọ, ma ndi-Grik ma ndi nāsu asusu ọzọ, ma ndi mara ihe ma ndi nēnweghi uche.

Kekọrịta
NDI ROM 1 IGBOB

NDI ROM 1:14 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼihi na abụ m onye ji ụgwọ nye ndị Griik na ndị mba ọzọ, nyekwa ndị maara ihe na ndị nzuzu.

Kekọrịta
NDI ROM 1 BIU