Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

NDI ROM 1:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI ROM 1:1 IGBOB (Bible Nso)

Pọl, orù nke Jisus Kraist, onye akpọrọ ibu onye-ozi, onye ekewapuru nye ozi ọma Chineke

Kekọrịta
NDI ROM 1 IGBOB

NDI ROM 1:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Pọl, odibo Kraịst Jisọs, onye Chineke kpọrọ ka ọ bụrụ onyeozi ya na onye o kewapụtara ka o zisaa oziọma ya.

Kekọrịta
NDI ROM 1 BIU