NKPUGHE 6:6
NKPUGHE 6:6 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Anụkwara m ihe dị ka olu nke sitere nʼetiti anụ anọ ahụ dị ndụ na-adapụta sị, “Otu ihe ọtụtụ kilo nke ọka wiiti bụ ụgwọ ọrụ otu ụbọchị, ihe ọtụtụ kilo atọ nke ọka balị bụkwa ụgwọ ọrụ otu ụbọchị. Ya mere, unu emebikwala mmanụ oliv na mmanya.”
Kesaa
Gụọ NKPUGHE 6