NKPUGHE 3:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NKPUGHE 3:4 IGBOB (Bible Nso)
Ma i nwere aha ole-na-ole na Sadis ndi nēmerughi uwe-ha: ha gēsokam nējeghari nime uwe ọcha; n'ihi na ha bu ndi kwesiri.
NKPUGHE 3:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu ọ dị, i nwere ụfọdụ mmadụ na Sardis ndị na-emerụbeghị uwe ha. Ha ga-eyiri uwe ọcha ma soro m jee ije nʼihi na ha bụ ndị kwesiri ekwesi.