Mafee gaa na ọdịnaya

NKPUGHE 2:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NKPUGHE 2:9 IGBOB (Bible Nso)

Amataram nkpab͕u-gi, na ob͕eye i bu (ma i bu ọgaranya), na nkwulu Chineke nke ndi nāsi na ha bu ndi-Ju, ma ha abughi, kama ha bu ulo-nzukọ Setan.

NKPUGHE 2 IGBOB

NKPUGHE 2:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Amaara m mkpagbu gị niile na ịda ogbenye gị. Ma nʼezie, ị bụ ọgaranya. Amaara m ihe banyere nkwutọ niile ndị ahụ na-akpọ onwe ha ndị Juu na-ekwutọ gị, ma ha abụghị ndị Juu, nʼezie ha bụ ụlọ nzukọ ekwensu.

NKPUGHE 2 BIU