NKPUGHE 2:3-4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NKPUGHE 2:3-4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
I jirila ntachiobi nagide nhụju anya nʼihi aha m, ma ike agwụghị gị. Ma enwere m ihe ndị a megide gị. Ị hapụla ịhụnanya mbụ ahụ i nwere.
Kesaa
NKPUGHE 2 BIUNKPUGHE 2:3-4 IGBOB (Bible Nso)
i nwe-kwa-ra ntachi-obi, i bū-kwa-ra ibu n'ihi aham, ike akāgwughi kwa gi. Ma enwerem nka imegide gi, na i rapuru ihu-n'anya ahu i nwere na mbu.
Kesaa
NKPUGHE 2 IGBOB