Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

NKPUGHE 13:18 - Compare All Versions

NKPUGHE 13:18 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nke a ka chọrọ amamihe maka ịghọta ya. Ka onye ọbụla nwere ọgụgụisi, gụọ ọnụọgụgụ nke anụ ọhịa ahụ, nʼihi na ọ bụ ọnụọgụgụ mmadụ. Ọnụọgụgụ ahụ bụkwa narị isi na iri isi na isii, ya bụ 666.

NKPUGHE 13:18 IGBOB (Bible Nso)

N'ebe a ka amam-ihe di. Onye nwere uche, ya gua ọnu-ọgugu nke anu-ọhia ahu; n'ihi na ọ bu ọnu-ọgugu madu: ọnu-ọgugu-ya bu kwa nnù na ọgu iri na ọgu atọ na isi.