ABÙ ỌMA 98:9 - Compare All Versions
ABÙ ỌMA 98:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ka ha bụọ abụ nʼihu ONYENWE ANYị, nʼihi na ọ na-abịa ikpe ụwa ikpe. Ọ ga-eji ezi omume kpee ụwa ikpe. Ọ ga-eji ikpe ziri ezi kpee ndị niile ikpe.
Kesaa
ABÙ ỌMA 98 BIUABÙ ỌMA 98:9 IGBOB (Bible Nso)
N'iru Jehova, n'ihi na Ọ biawo ikpe uwa ikpe: Ọ gēwere ezi omume kpe elu-uwa dum madu bi ikpe, Ọ gēwere kwa izi-ezi kpe ndi nile di iche iche.
Kesaa
ABÙ ỌMA 98 IGBOB