ABÙ ỌMA 98:4 - Compare All Versions
ABÙ ỌMA 98:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Tikusienụ ONYENWE ANYị mkpu ọṅụ ike, ụwa niile jirinụ iti egwu tiwaa mkpu abụ ọṅụ
Kesaa
ABÙ ỌMA 98 BIUABÙ ỌMA 98:4 IGBOB (Bible Nso)
Tikusienu Jehova nkpu ọṅù ike, uwa nile: Tiwanu nkpu, tienu nkpu ọṅù, bùanu abù ọma.
Kesaa
ABÙ ỌMA 98 IGBOB