Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 97:9 - Compare All Versions

ABÙ ỌMA 97:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼihi na gị, O ONYENWE ANYị, bụ Onye kachasị ihe niile elu nʼụwa niile; ị bụ onye e buliri elu karịa chi ndị ọzọ niile.

ABÙ ỌMA 97:9 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi na Gi onwe-gi, Jehova, bú Onye kachasi ihe nile elu n'elu uwa nile: Emewo ka I di elu nke-uku n'elu chi nile.