Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 97:12 - Compare All Versions

ABÙ ỌMA 97:12 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ṅụrịanụ ọṅụ nʼime ONYENWE ANYị, unu ndị ezi omume, tookwanụ aha nsọ ya.

ABÙ ỌMA 97:12 IGBOB (Bible Nso)

Ṅurianu na Jehova, unu ndi ezi omume; Kele-kwa-nu ihe-ncheta-Ya di nsọ.