Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 96:4 - Compare All Versions

ABÙ ỌMA 96:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼihi na ONYENWE ANYị dị ukwuu, bụrụkwa onye kwesiri ịnata otuto; onye a na-atụ egwu karịa chi ọzọ niile ka ọ bụkwa.

ABÙ ỌMA 96:4 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi na Jehova di uku, buru kwa onye anēto nke-uku: Onye anātu egwu Ya ka Ọ bu n'elu chi nile.