Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 96:2 - Compare All Versions

ABÙ ỌMA 96:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Bụkuonụ ONYENWE ANYị abụ, toonu aha ya; kwupụtanụ nzọpụta ya site nʼotu ụbọchị ruo nʼụbọchị nke ọzọ.

ABÙ ỌMA 96:2 IGBOB (Bible Nso)

Bùkuenu Jehova abù, gọzienu aha-Ya; Nēzisanu ozi nzọputa-Ya site n'otù ubọchi rue ubọchi ọzọ.