ABÙ ỌMA 95:3 - Compare All Versions
ABÙ ỌMA 95:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na ONYENWE ANYị bụ Chineke dị ukwuu, eze ukwuu kachasị chi niile elu.
Kesaa
ABÙ ỌMA 95 BIUABÙ ỌMA 95:3 IGBOB (Bible Nso)
N'ihi na Chineke uku ka Jehova bu, Ọ bu kwa Eze uku nāchi chi nile.
Kesaa
ABÙ ỌMA 95 IGBOB