Mafee gaa na ọdịnaya

ABÙ ỌMA 95:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ ỌMA 95:2 IGBOB (Bible Nso)

Ka ayi were ekele bia n'iru Ya, Ka ayi were abù ọma tikusie Ya nkpu ọṅù ike.

ABÙ ỌMA 95:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ka anyị jiri ekele bịakwute ya jirikwa iti egwu na ịbụ abụ jaa ya mma.

ABÙ ỌMA 95 BIU