ABÙ ỌMA 94:22 - Compare All Versions
ABÙ ỌMA 94:22 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ONYENWE ANYị a bụrụla ebe mgbaba e wusiri ike nye m, na Chineke m na oke nkume ebe m na-ezere ndụ.
Kesaa
ABÙ ỌMA 94 BIUABÙ ỌMA 94:22 IGBOB (Bible Nso)
Ma Jehova aburuworom ulo-elu; Chinekem bu kwa oké nkume nke ebe-nb͕abàm.
Kesaa
ABÙ ỌMA 94 IGBOB