Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 94:12 - Compare All Versions

ABÙ ỌMA 94:12 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Onye a gọziri agọzi ka mmadụ ahụ bụ, onye ị na-adọ aka na ntị, O ONYENWE ANYị, onye ahụ ị na-akụziri ihe site nʼiwu gị

ABÙ ỌMA 94:12 IGBOB (Bible Nso)

Onye ihe nāgara nke-ọma ka nwoke ahu bu nke I nādọ aka na nti, Ja, Onye I nēsi kwa n'iwu-Gi zí ihe