ABÙ ỌMA 93:5 - Compare All Versions
ABÙ ỌMA 93:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ụkpụrụ gị niile, ONYENWE ANYị na-eguzosi ike; ịdị nsọ bụ ihe e ji chọọ ụlọ gị mma ruo ụbọchị na-enweghị ọgwụgwụ.
Kesaa
ABÙ ỌMA 93 BIUABÙ ỌMA 93:5 IGBOB (Bible Nso)
Ihe-àmà-Gi nile kwesiri ntukwasi-obi nke-uku: N'ebe ulo-Gi di idi-nsọ mara nma, Jehova, rue ubọchi nile nke ndu di ogologo.
Kesaa
ABÙ ỌMA 93 IGBOB