Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 93:4 - Compare All Versions

ABÙ ỌMA 93:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

ONYENWE ANYị onye nọ nʼelu, dị ukwuu karịa mkpọtụ nke oke osimiri niile na-eme, ma karịakwa ụda nke ebili mmiri nke oke osimiri.

ABÙ ỌMA 93:4 IGBOB (Bible Nso)

Kari olu nile nke ọtutu miri, Kari ebili-miri nile di ebube nke oké osimiri, Jehova Nke nọ n'ebe di elu di ebube.