Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 91:5-6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ ỌMA 91:5-6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ị gaghị atụ egwu ihe ịtụ oke egwu nke abalị, maọbụ àkụ na-efegharị nʼehihie, maọbụ ajọ ọrịa na-efe efe, nke na-ejegharị nʼọchịchịrị, ma ọ bụkwanụ ihe mbibi mberede na-eme nʼehihie.

ABÙ ỌMA 91:5-6 IGBOB (Bible Nso)

I gaghi-atu egwu site n'oké egwu nke abali, Ma-ọbu site n'àkú nke nēfeghari n'ehihie; Ma-ọbu site n'ajọ ọria nēfe efe nke nējeghari n'ọchichiri, Ma-ọbu site na nbipu nke nēbibi n'etiti-ehihie.