ABÙ ỌMA 90:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ABÙ ỌMA 90:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ogologo ụbọchị anyị niile na-agabiga nʼoke iwe gị; afọ ndụ anyị nke fọdụrụ ka anyị na-ebi dịka okwu e ji nwayọọ kwuo na mwute.
Kesaa
ABÙ ỌMA 90 BIUABÙ ỌMA 90:9 IGBOB (Bible Nso)
N'ihi na ubọchi-ayi nile agawo nime nrubiga-ókè nke iwe-Gi: Ayi emewo ka arọ nile ayi gwusia dika otù nze-ume.
Kesaa
ABÙ ỌMA 90 IGBOB